Gaa na ọdịnaya

Égwu ahiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jita
type of musical instrument
obere ụdị nkenecked, flat-backed, plucked lutes, long, thin object Dezie
Ihe ejị mee yamaple wood, mahogany wood Dezie
Ihe nriteInstrument of the Year Dezie
gosiputara yaGuitar Hero Dezie
ndị n'eme yaguitar technician, guitarist, guitar teacher Dezie
ndị ji ya eme iheguitarist Dezie
Nkewa Hornbostel-Sachs321.322-5-6 Dezie
agwa Unicode🎸 Dezie

Égwu ahiri bu ngwa égwu nọr na umunna égwu ahiri ndi ozor maka o nwẹrẹ ahiri hé ji kwu ya bu na mkpisis aka ma o nwẹríkí bu ihe é ji tútú ya. Égwu ahiri nwere áhú nwere ólú di ntạ ebe ahiri ne me úzụ, ha ne me ya ka ó dí ishií, na nọr. Madu na omenạlạ, né jírí nkú ichí ichiẹ ké ya. Ahiri ya bu igwẹ. Ndi nke ohùrú né jí plastik a rü ya. Égwu ahiri di abuo: ndi né ji okú a ru ya, na ndi anaghị e ji okú.